Join our mailing list.
Enter your email address


Comment




Your search : cinema releases
Ije Adamma

$0.99
Genre :.
Language : Igbo.
Subtitle :

Synopsis :
Adamma bu onye ezigbo omume. Mana le zia nu Adamma mgbe obanyere ulo akwukwo mahadum.
Ebube na Obidike

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
EBUBE NA OBIDIKE bu ejije ozo si n'aka Igbo Amaka Productions aputa. Chebiri ya.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS .O

Onubogu

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mazi Onubogu bu nwoke kwenyesiri ike na ime mme mme akwamozu madu kwesiri ibu ihe a na eme dika ana agba ofalla. O siri na mgbe o bula oji nwuo, si gwa nwa ya nwoke bu Onyadika ka o lee uda ala ano ha nwere ka o wee mee mme mme akwamozu ya. O choro ka akwamozu madu na amakari emume ekelesimesi. Nwanne ya nwoke bu Akude gwara Onyedika na ha ga ebute ugbo elu wee kwaa Nna ya, Onyedika juru aju na o gaghi eme ya otu ahu......Ezigbo nsogbu putara. Lelee Ejije a ka i nwee akuko i ga ako.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.
GINI BU AHA GI

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
GINI BU AHA GI? bu ejije emere n'asusu Igbo. Nwata nwoke a na-akpo Gabriel Nelson bu onye Igbo mana amuru ya na mba na abughi ala igbo. Nna ya nyere ya aha bekee Gabriel Nelson, O maghi be Nna ya, O makwaghi asu asusu Igbo. Otu ubochi, ogbapuru n'ulo si ka O gawa ebe Nna ya si, Obodo a ka-ana akpo Umunkakwu. Nna ya gwara ya agakwala, na ha ga egbu ya, O kpachiri nti gawa. Ndi obodo tiri ya nnukwu ihe ma kporo ya kpogara Igwe ha.... Gini meziri ka emechara?
GINI BU NSOGBU YA?
ONYE BU NSOGBU YA?
GINI MERERI O JI NWEE NSOGBU?
Choputa ihe ndi a nile n'ejije a anyi
kporo GINI BU AHA GI?

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.