Join our mailing list.
Enter your email address

Comment

Your search : download older movies
Sister Oku Na Ere Ere - part 2

$0.49
Genre :Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Nwanyi achupu la nwatakiri nwanyi nya la di ya zuru maka na enyi ya gwara ya na nwata kiri ahu ga anara ya di ya. Di ya aga la icho nwata kiri ahu ka okpochiteya na ulo. Mana, ona acho ya maka na ihe nwuye ya mere adighi mma, ka ona acho ya maka na ihe enyi nwuye ya gwara nyunye ya wu ezi okwu?
Oji Ofor Ga Ana - part 1

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Umuagboghobia na emeko ihe nile onu, na akwudoro onye ha n'ihe nile ka umu okorobia ndi nkwugheri na enye nsogbu. Mana obighi nga ahu. Umu okorobia ndi ahu ana agaghari na atughari obodo. Nsogbu adi.
Oji Ofor Ga Ana - part 2

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Umuagboghobia na emeko ihe nile onu, na akwudoro onye ha n'ihe nile ka umu okorobia ndi nkwugheri na enye nsogbu. Mana obighi nga ahu. Umu okorobia ndi ahu ana agaghari na atughari obodo. Nsogbu adi
Ononikpo Aku - part 1

$0.49
Genre :Comedy/Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ononikpoaku (Nkem Owo) enwetala ozi na nwanne ya nwoke Fidelis anwuola na America. Nwunye Fidelis ebulata ozu Fidelis na Lagos. Ndi be Ononikpo were zie Ononikpo ka oga Lagos bulata ozu nwanneya. Ononikpo eruo na Lagos hu ihe Fidelis hapuru ya. Ndu aghoro ihe ozo.
Ononikpo Aku - part 2

Nothing Spoil - part 1

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mazi Danda esi na oru army were lata. Ojihi anya ahu nwanyi. Onye owula nochiriya uzo nwanyi owula ochoro, Danda eburu egbe ga juo onye ahu ajuju. Mana ufodu ndi ekwehi ya. Obodo aburu agha.
Nothing Spoil - part 2

Obi Eze Ekunie - part 1

$0.49
Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Igwe obodo choro nwa nwoke. Mana owuhi na onweghi nwa nwoke. Onwere. Mana nwa nwoke ya nke ahu wu akalogeli. Ndi nwunye Eze ga amu ta nwa nwoke ozo. Kedu ka aga esi me iha?
Obi Eze Ekunie - part 2

Umu Osochi Egbu - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Nwata nwanyi Ego, anaghi anu ihe. Iga akwukwo, oga ghi eje. Iga oru, ogaghi aga. Nani nyana umunwoke na akpa. Ejima nwanne ya emeruo ahu mere na onweghi ike iga mahadum kporo ya. Nne na nna ha were si ka Ego ga na mahadum nochita ejima ya. Ego no zi kwa na mahadum. Nke wu okwu ebido la.
Umu Osochi Egbu - part 2

Onye Aghana Nwanneya - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Akuko ije ndi nne nwanyi choro ibi ndu okoso. Nani mmanya na igba egwu wu ihe ha choro ime. Tinyere ya umu agogho wu ndi nnapu ego. Ndi di ha na ndi enyi ha nwoke aga emezi gini?
Onye Aghana Nwanneya - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Akuko ije ndi nne nwanyi choro ibi ndu okoso. Nani mmanya na igba egwu wu ihe ha choro ime. Tinyere ya umu agogho wu ndi nnapu ego. Ndi di ha na ndi enyi ha nwoke aga emezi gini?
Ukwu Nwanyi Owerri - part 1

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mkpari amu nke ndi umu nwoke efulefu na enweghi aka oru, mana ha ejighi anya ahu nwayi ahu di mma. Muru nu amu biko.
Ukwu Nwanyi Owerri - part 2

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mkpari amu nke ndi umu nwoke efulefu na enweghi aka oru, mana ha ejighi anya ahu nwayi ahu di mma. Muru nu amu biko.
Okuko Igbo - part 1

$0.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Akwa Nwanyi Ajadu - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Nwanyi onwu gburu di ya ewere la ihe nile ya na di ya kpatara nye nwanne di ya nwoke nke bu zi di ya kita. Nwanne di ya were mee ihe ka osiri me. Nwayi ajadu wee beere Chukwu akwa. Nwanne di ya chezoro na Chukwu bu di nwanyi ajadu.
Akwa Nwanyi Ajadu - part 2

Adaure - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Adaure wu onye ime ezi bi la obodoya Mbano. Okwu onu ya na omume wu ka osiri mara. Mana ndi enyi ya nwanyi bi la city abiala kporo ya ga city ka ha kuziere ya ka oge esi were ahu ya were na akpata ego na aka umo nwoke. Mmadu eji imi ahu uzo? Ngwa lee Adaure lee ndu city.
Adaure - part 2