Join our mailing list.
Enter your email address

Comment

Your search : igbo-2011
Okochi - part 1

Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Okochi - part 2

Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Afia Akpati - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Agnes nwanyi onye obi oma na emere ndi mmadu ezigbo ihe mgbe ihe diri ya mma. Mana ihe mbelede okporo uzo emela ya na ndi be ya. Onweghi zi kwa onye choro inyere ya aka. Mgbe Agnes ji chota ego ulogwu, ndi be ya anwuo la na ulo ogwu. Noro n’elu ya, ufodu ndi beha asi na obu Agnes gburu ndi beya. Ndi nile Agnes na di ya nyere aka mgbe di Agnes di ndu agbalahi na Agnes.
Afia Akpati - part 2

Oso Ugwu - part 1

$0.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Events and circumstances and after effects of ethnic and religious disturbances in Northern Nigeria.
Oso Ugwu - part 2

$0.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Events and circumstances and after effects of ethnic and religious disturbances in Northern Nigeria.
Nne Ifeadigo - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ifeadigo nwere ego. Owere maka ihi ya ghogbuo nwata nwanyi nwanneya nwoke na akwado ilu maka na nwanne ya enweghi ego. Eme ghi eme, mgbe nwanne ya gara icho ego, Ifeadigo aluo nwata nwanyia. Nwanne ya alota go. Ogba aghara di n'obodo.
Nne Ifeadigo - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ifeadigo nwere ego. Owere maka ihi ya ghogbuo nwata nwanyi nwanneya nwoke na akwado ilu maka na nwanne ya enweghi ego. Eme ghi eme, mgbe nwanne ya gara icho ego, Ifeadigo aluo nwata nwanyia. Nwanne ya alota go. Ogba aghara di n'obodo.e me.
Nne Onyemaechi - part 1

Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Nne Onyemaechi - part 2

$0.49
Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Akonuche - part 1

$0.49
Genre :Action/Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Akonuche ka onye oshi bunyere akpa si ya jidere ya. Akonuche amaghi ihe di na akpa. Emecha oburu na ihe di na akpa ahu bu ihe ekwe nti nwatakiri nwanyi kpobara na ahia. Ndi ichie were kwuo si na aga egbu onye obuna zuru ohi na obodo. Mana obu ndi ohi, ka obu nde ama, ka obu nde ezu ru ohi, ka ihe ga eme?
Akonuche - part 2

Akwa Ugo - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Onowu na ndi be ya choro ka diokpara eze luo nwa ha nwanyi Akwa Ugo . Mana okpara eze ne ele anya n’ebe ozo. Onowu nan di be ya achoghi iji nti nu na okpara eze achoghi nwa ya. Okpara eze acho ghi ima. Nsogbu adaa n'obodo.
Akwa Ugo - part 2

Sister Oku Na Ere Ere - part 1

$0.49
Genre :Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Nwanyi achupu la nwatakiri nwanyi nya la di ya zuru maka na enyi ya gwara ya na nwata kiri ahu ga anara ya di ya. Di ya aga la icho nwata kiri ahu ka okpochiteya na ulo. Mana, ona acho ya maka na ihe nwuye ya mere adighi mma, ka ona acho ya maka na ihe enyi nwuye ya gwara nyunye ya wu ezi okwu?
Sister Oku Na Ere Ere - part 2

$0.49
Genre :Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Nwanyi achupu la nwatakiri nwanyi nya la di ya zuru maka na enyi ya gwara ya na nwata kiri ahu ga anara ya di ya. Di ya aga la icho nwata kiri ahu ka okpochiteya na ulo. Mana, ona acho ya maka na ihe nwuye ya mere adighi mma, ka ona acho ya maka na ihe enyi nwuye ya gwara nyunye ya wu ezi okwu?
Onye Keke - part 1

Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Oji Ofor Ga Ana - part 1

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Umuagboghobia na emeko ihe nile onu, na akwudoro onye ha n'ihe nile ka umu okorobia ndi nkwugheri na enye nsogbu. Mana obighi nga ahu. Umu okorobia ndi ahu ana agaghari na atughari obodo. Nsogbu adi.
Oji Ofor Ga Ana - part 2

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Umuagboghobia na emeko ihe nile onu, na akwudoro onye ha n'ihe nile ka umu okorobia ndi nkwugheri na enye nsogbu. Mana obighi nga ahu. Umu okorobia ndi ahu ana agaghari na atughari obodo. Nsogbu adi
Ononikpo Aku - part 1

$0.49
Genre :Comedy/Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ononikpoaku (Nkem Owo) enwetala ozi na nwanne ya nwoke Fidelis anwuola na America. Nwunye Fidelis ebulata ozu Fidelis na Lagos. Ndi be Ononikpo were zie Ononikpo ka oga Lagos bulata ozu nwanneya. Ononikpo eruo na Lagos hu ihe Fidelis hapuru ya. Ndu aghoro ihe ozo.