Join our mailing list.
Enter your email address


Comment




Your search : igbo-2012
Ada Owerri - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ifechi no na obodo oyibo. Ifeanyi nwanneya nwoke were nochie anya ya na agbamakwukwo nwunye Ifechi. Ifeanyi agbacha akwukwo were si zia na nwanyi wu nwunye ya. Ifechi anatago ka okporu zia nwunye ya. Onye nwe nywunye? Obu Ifechi ka obu Ifeanyi nwe nyunye? Onye ka nwanyi choro?
Owu Sagi - part 1

$0.49
Genre :Action/Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Akirika huru omaricha nwa Ify na anya nke ukwu. Okwadoro ime ihe owula Ify gwara ya mee iji gosi na ohuru Ify na anya. Ogwa Ify si ya gwa ya ihe obula ochoro ka ome ka owere gosi na ohuru ya bu Ify na anya. Ify were gwa ya ihe oga eme. Akirika apuo ije.
Owu Sagi - part 2

$0.49
Genre :Action/Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Akirika huru omaricha nwa Ify na anya nke ukwu. Okwadoro ime ihe owula Ify gwara ya mee iji gosi na ohuru Ify na anya. Ogwa Ify si ya gwa ya ihe obula ochoro ka ome ka owere gosi na ohuru ya bu Ify na anya. Ify were gwa ya ihe oga eme. Akirika apuo ije.
Oke Ochicho - part 2

$0.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Ndi ike oru na agighi mana ha choro inwe ihe nile. Nke obere ha nwere ha ewere ya ri fuo. Amara ha ka ndi na eri fu oge na obodo. Mana ha enweghi oru o. Kedu zi etu ha ga esi weta ego ha ga eji na ebi ndu ndi nwere ego?
Madu Kanaya N'Uwa - part 1


Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Madu Kanaya N'Uwa - part 2

$0.01
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Okuko Igbo - part 2

$0.01
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :