Join our mailing list.
Enter your email address

Comment

Your search : igbo-2013
Ije Adamma

$0.99
Genre :.
Language : Igbo.
Subtitle :

Synopsis :
Adamma bu onye ezigbo omume. Mana le zia nu Adamma mgbe obanyere ulo akwukwo mahadum.
Ebube na Obidike

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
EBUBE NA OBIDIKE bu ejije ozo si n'aka Igbo Amaka Productions aputa. Chebiri ya.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS .O

Onubogu

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mazi Onubogu bu nwoke kwenyesiri ike na ime mme mme akwamozu madu kwesiri ibu ihe a na eme dika ana agba ofalla. O siri na mgbe o bula oji nwuo, si gwa nwa ya nwoke bu Onyadika ka o lee uda ala ano ha nwere ka o wee mee mme mme akwamozu ya. O choro ka akwamozu madu na amakari emume ekelesimesi. Nwanne ya nwoke bu Akude gwara Onyedika na ha ga ebute ugbo elu wee kwaa Nna ya, Onyedika juru aju na o gaghi eme ya otu ahu......Ezigbo nsogbu putara. Lelee Ejije a ka i nwee akuko i ga ako.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.
GINI BU AHA GI

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
GINI BU AHA GI? bu ejije emere n'asusu Igbo. Nwata nwoke a na-akpo Gabriel Nelson bu onye Igbo mana amuru ya na mba na abughi ala igbo. Nna ya nyere ya aha bekee Gabriel Nelson, O maghi be Nna ya, O makwaghi asu asusu Igbo. Otu ubochi, ogbapuru n'ulo si ka O gawa ebe Nna ya si, Obodo a ka-ana akpo Umunkakwu. Nna ya gwara ya agakwala, na ha ga egbu ya, O kpachiri nti gawa. Ndi obodo tiri ya nnukwu ihe ma kporo ya kpogara Igwe ha.... Gini meziri ka emechara?
GINI BU NSOGBU YA?
ONYE BU NSOGBU YA?
GINI MERERI O JI NWEE NSOGBU?
Choputa ihe ndi a nile n'ejije a anyi
kporo GINI BU AHA GI?

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.

Umu Agbara N'Eti Eti - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Nwanyi mere aru. Ndi dibia were si ya na yana Chukwuma nwaya nwoke ga edine n'ime ubosi asa. Ma omehi nka, nya wu nwanyi ga anwu. Chukwuma were si obodo oyibo nata maka na ha gwara ya na ahu adighi mama ya. Kedu ihe aga eme iha?
Umu Agbara N'Eti Eti - part 2

Ndi Ogwu Ego - part 1

$0.49
Genre :Comedy/Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Um okoro bia ato na enweghi aka oru gakwuru onye amuma ka okowara ha ihe wu akara aka ha, ma kowa kwara ha etu ha ga esi were ganihu. Onye amuma agwa ha si ka ha ga kputara ya mmadu bu akakpo. Umu okorobia apuo ije.
Ndi Ogwu Ego - part 2

Onye Nhazi - part 1

$0.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ndi choro ka nwanne ha nwanyi na agba ashawo dika etu ummunne ya nwanyi ndi ozo si gba; ndi na eji egbe ezu oshi na obodo; ndi na ezu oshi di na iche iche. Ha ncha bu otu onye ana akpo Akpunku bu onye no na azu ihe nile a. Ndi obodo were si na ha ga egbu Akpunku na ndi otu ya. Mana Akpunku bu Akpu nku.
Onye Nhazi - part 2

Eze Hozuu - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Eze Hozuu - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Ije Omimi Ikenna - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Ikenna bu dike, mana obu ohu (slave). Akara aka ya mere ka oburu na oga aga njem na obodo nde nwuru anwu. Nde amosu so kwa ya aga ije ahu. Mmadu na mmuo achipu la ya na ije Ikenna. Mmadu na mmuo kedu nke ka ibe ya?
Ije Omimi Ikenna - part 2

Ajum Akwam Iko - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Nneka bu ezigbo onye uka. Nne ya choro ka osoro di ya ga biri na be di ya. Mana Nneka achoghi iga maka na ya na di ya agba beghi akwukwo nke uka. Nneka aju la iso di ya, bia kwa tinye onu na aka ihu na umu nwanyi ndi ozo ga eme otu nya nwa siri me. Ndi obodo ebuo ro ya agha.
Ajum Akwam Iko - part 2

Ndi Apama - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Ndi Apama - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
tbs
Akara Oku - part 1

$0.49
Genre :Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Umunwanyi na emesi di ha ike. Ha na eme omume otu soro ha. Na anu mmanya, na aga igba egwu na ilo nani ha. Ha na eme ya maka na di ha mere udiri omume ahu mgbe gara aga. Were zie nu anya unu kirie ka ihe meziri nu siri were mee!
Akara Oku - part 2