Join our mailing list.
Enter your email address

Comment

Your search : igbo-classics
Odum Na Ogbuagu - part 1

$0.49
Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Akwaeke ahorola Odum ka owuru di ya. Ogbuagu gwara ya na Odum awughi mmadu. Akwaeke ekweghi ege Ogbuagu nti. Osoro Odum lawa be Odum. Odum owu mmadu ka owu mmuo? Ogbuagu ga achoputa.
Odum Na Ogbuagu - part 2

Odum Na Akwa Eke - part 1

$0.49
Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Akwaeke bu ada Eze. Ohoru Odum ka oburu di ya. Mana Odum obu mmadu ka obu mmuo? Dinta gwakwara ya agwa.
Odum Na Akwa Eke - part 2

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Akwaeke efuo la. Mana ihu na ayna Dinta nwere maka Akwaeke ekweghi Dinta zuo ike. Dinta apuo ije icho Akwaeke. Dinta na Odum eme ya n'aka n'aka.
Echi Eteka - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Arinze bu ezigbo mmadu na efe chukwu, na akwu ba aka ya oto n'ihe nile. Owere meruo ahu nke mere na etinyere ya obara na ahu. Obara ahu bu na ahu nwanneya nwoke nke obere ka esiri were ya. Obara ahu, onyere Arinze ndu ka onyere ya ihe ozo, nwanneya nwoke nke nnukwu wu Nkem Owo achoghi ima. Arinze esi kwa na mmadu ghoro ihe ozo!
Ada Bekee - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : No

Synopsis :
Chei! Ogadimma kwere na oga alu Adaeze maka na nna Adaeze nyere ya ego. Ha agba la akwukwo. Nsogbu adaa! Mana, di na nwunye bu na odi njo na odi mma. Tata wu tata!
Ada Bekee - part 2

Ada Bekee - part 3