Join our mailing list.
Enter your email address

Comment

Your search : subtitles
Ebube na Obidike

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
EBUBE NA OBIDIKE bu ejije ozo si n'aka Igbo Amaka Productions aputa. Chebiri ya.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS .O

Onubogu

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mazi Onubogu bu nwoke kwenyesiri ike na ime mme mme akwamozu madu kwesiri ibu ihe a na eme dika ana agba ofalla. O siri na mgbe o bula oji nwuo, si gwa nwa ya nwoke bu Onyadika ka o lee uda ala ano ha nwere ka o wee mee mme mme akwamozu ya. O choro ka akwamozu madu na amakari emume ekelesimesi. Nwanne ya nwoke bu Akude gwara Onyedika na ha ga ebute ugbo elu wee kwaa Nna ya, Onyedika juru aju na o gaghi eme ya otu ahu......Ezigbo nsogbu putara. Lelee Ejije a ka i nwee akuko i ga ako.

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.
GINI BU AHA GI

$1.49
Genre :Drama.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
GINI BU AHA GI? bu ejije emere n'asusu Igbo. Nwata nwoke a na-akpo Gabriel Nelson bu onye Igbo mana amuru ya na mba na abughi ala igbo. Nna ya nyere ya aha bekee Gabriel Nelson, O maghi be Nna ya, O makwaghi asu asusu Igbo. Otu ubochi, ogbapuru n'ulo si ka O gawa ebe Nna ya si, Obodo a ka-ana akpo Umunkakwu. Nna ya gwara ya agakwala, na ha ga egbu ya, O kpachiri nti gawa. Ndi obodo tiri ya nnukwu ihe ma kporo ya kpogara Igwe ha.... Gini meziri ka emechara?
GINI BU NSOGBU YA?
ONYE BU NSOGBU YA?
GINI MERERI O JI NWEE NSOGBU?
Choputa ihe ndi a nile n'ejije a anyi
kporo GINI BU AHA GI?

ODEE (Writer): CHIDI IKENNA AMOBI
OMEPUTA (Producer): CHIDI IKENNA AMOBI
OTUZIAKA (Director): EMMANUEL MICHEALS O.

Echi Eteka - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Arinze bu ezigbo mmadu na efe chukwu, na akwu ba aka ya oto n'ihe nile. Owere meruo ahu nke mere na etinyere ya obara na ahu. Obara ahu bu na ahu nwanneya nwoke nke obere ka esiri were ya. Obara ahu, onyere Arinze ndu ka onyere ya ihe ozo, nwanneya nwoke nke nnukwu wu Nkem Owo achoghi ima. Arinze esi kwa na mmadu ghoro ihe ozo!
Akwa Ugo - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Onowu na ndi be ya choro ka diokpara eze luo nwa ha nwanyi Akwa Ugo . Mana okpara eze ne ele anya n’ebe ozo. Onowu nan di be ya achoghi iji nti nu na okpara eze achoghi nwa ya. Okpara eze acho ghi ima. Nsogbu adaa n'obodo.
Akwa Ugo - part 2

Sister Oku Na Ere Ere - part 1

$0.49
Genre :Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Nwanyi achupu la nwatakiri nwanyi nya la di ya zuru maka na enyi ya gwara ya na nwata kiri ahu ga anara ya di ya. Di ya aga la icho nwata kiri ahu ka okpochiteya na ulo. Mana, ona acho ya maka na ihe nwuye ya mere adighi mma, ka ona acho ya maka na ihe enyi nwuye ya gwara nyunye ya wu ezi okwu?
Nothing Spoil - part 1

$0.49
Genre :Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Mazi Danda esi na oru army were lata. Ojihi anya ahu nwanyi. Onye owula nochiriya uzo nwanyi owula ochoro, Danda eburu egbe ga juo onye ahu ajuju. Mana ufodu ndi ekwehi ya. Obodo aburu agha.
Nothing Spoil - part 2

Obi Eze Ekunie - part 1

$0.49
Genre :Traditional/Romance/Action.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Igwe obodo choro nwa nwoke. Mana owuhi na onweghi nwa nwoke. Onwere. Mana nwa nwoke ya nke ahu wu akalogeli. Ndi nwunye Eze ga amu ta nwa nwoke ozo. Kedu ka aga esi me iha?
Obi Eze Ekunie - part 2

Umu Osochi Egbu - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Nwata nwanyi Ego, anaghi anu ihe. Iga akwukwo, oga ghi eje. Iga oru, ogaghi aga. Nani nyana umunwoke na akpa. Ejima nwanne ya emeruo ahu mere na onweghi ike iga mahadum kporo ya. Nne na nna ha were si ka Ego ga na mahadum nochita ejima ya. Ego no zi kwa na mahadum. Nke wu okwu ebido la.
Umu Osochi Egbu - part 2

Akonuche - part 1

$0.49
Genre :Action/Comedy.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Akonuche ka onye oshi bunyere akpa si ya jidere ya. Akonuche amaghi ihe di na akpa. Emecha oburu na ihe di na akpa ahu bu ihe ekwe nti nwatakiri nwanyi kpobara na ahia. Ndi ichie were kwuo si na aga egbu onye obuna zuru ohi na obodo. Mana obu ndi ohi, ka obu nde ama, ka obu nde ezu ru ohi, ka ihe ga eme?
Akonuche - part 2

Akalaogheli - part 1

$0.49
Genre :Life Style.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
John ana aga ghari na ebiri ummu nne ya ego ka owere bido business. Nka awughi nke mbu ma obu nke abua on’ebiri ha ego maka ime business. Umunne John ebi nye ya ego. John ewere ego enyere ya were mee ihe ochoro ime……
Akalaogheli - part 2

Eze Ebu N'afo - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Igwe enwehi nwa. Ndi ichie du ru igwe odu si ya ga luo nwanyi ozo ka omutara ya nwa. Nwunye igwe kwere na obu ihe igwe kwesiri ime. Mana igwe ekweghi eme nke ahu. Onwere okwukwe na nwunye ya ga amu tara ya nwa. Le zie etu ihe siri hazie onweya.
Eze Ebu N'afo - part 2

Ada Owerri - part 1

$0.49
Genre :Traditional.
Language : Igbo.
Subtitle : English

Synopsis :
Ifechi no na obodo oyibo. Ifeanyi nwanneya nwoke were nochie anya ya na agbamakwukwo nwunye Ifechi. Ifeanyi agbacha akwukwo were si zia na nwanyi wu nwunye ya. Ifechi anatago ka okporu zia nwunye ya. Onye nwe nywunye? Obu Ifechi ka obu Ifeanyi nwe nyunye? Onye ka nwanyi choro?